Ndị Kọlọsi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ana m ekwu nke a ka onye ọ bụla ghara iji arụmụka ire ụtọ duhie unu.+ Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:4 Ụlọ Nche,12/15/1994, p. 16-18