Ndị Kọlọsi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ezie na anọghị m ya n’anụ ahụ́, ma mụ na unu nọ n’ime mmụọ,+ m na-aṅụrị ọṅụ, na-ahụkwa na unu na-eme ihe n’usoro,+ na-ahụkwa otú okwukwe+ unu n’ebe Kraịst nọ si sie ike.
5 N’ihi na ọ bụ ezie na anọghị m ya n’anụ ahụ́, ma mụ na unu nọ n’ime mmụọ,+ m na-aṅụrị ọṅụ, na-ahụkwa na unu na-eme ihe n’usoro,+ na-ahụkwa otú okwukwe+ unu n’ebe Kraịst nọ si sie ike.