Ndị Kọlọsi 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’otu oge ahụ, na-ekpekwara anyị ekpere,+ ka Chineke megheere anyị ọnụ ụzọ+ ka anyị wee kwusaa okwu ya, kwuokwa ihe nzuzo dị nsọ+ banyere Kraịst, nke mụ onwe m nọ n’agbụ ụlọ mkpọrọ n’ihi ya;+
3 n’otu oge ahụ, na-ekpekwara anyị ekpere,+ ka Chineke megheere anyị ọnụ ụzọ+ ka anyị wee kwusaa okwu ya, kwuokwa ihe nzuzo dị nsọ+ banyere Kraịst, nke mụ onwe m nọ n’agbụ ụlọ mkpọrọ n’ihi ya;+