Ndị Kọlọsi 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Epafras,+ onye si n’etiti unu, bụ́ ohu nke Kraịst Jizọs, na-ekele unu, ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ mgbe niile n’ekpere ya n’ihi ọdịmma unu, ka unu wee bụrụ ndị zuru ezu n’ikpeazụ,+ na-ekwenyesikwa ike n’ihe niile bụ́ uche Chineke. Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:12 Ụlọ Nche,2/15/2008, p. 3-412/15/2000, p. 15-16, 19-245/15/1997, p. 31
12 Epafras,+ onye si n’etiti unu, bụ́ ohu nke Kraịst Jizọs, na-ekele unu, ọ na-adọgbu onwe ya n’ọrụ mgbe niile n’ekpere ya n’ihi ọdịmma unu, ka unu wee bụrụ ndị zuru ezu n’ikpeazụ,+ na-ekwenyesikwa ike n’ihe niile bụ́ uche Chineke.