1 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà,
11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà,