1 Timoti 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, ihe mbụ m na-adụsi ọdụ ike ka e mee bụ ka a na-arịọsi arịrịọ ike, na-ekpe ekpere,+ na-arịọchitere ndị ọzọ arịrịọ, na-enyekwa ekele maka ụdị mmadụ niile,+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:1 Ụlọ Nche,5/1/1996, p. 20
2 Ya mere, ihe mbụ m na-adụsi ọdụ ike ka e mee bụ ka a na-arịọsi arịrịọ ike, na-ekpe ekpere,+ na-arịọchitere ndị ọzọ arịrịọ, na-enyekwa ekele maka ụdị mmadụ niile,+