1 Timoti 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.
7 Ọ bụ n’ihi ịgba àmà a+ ka e ji họpụta m ịbụ onye nkwusa na onyeozi,+ onye ozizi nke ndị mba ọzọ+ n’ihe banyere okwukwe+ na eziokwu—eziokwu ka m na-ekwu,+ ọ bụghị ụgha ka m na-agha.