1 Timoti 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,11/15/2002, p. 1911/15/1992, p. 23
8 Ya mere, n’ebe niile, achọrọ m ka ọ bụrụ ụmụ nwoke na-ekpe ekpere, na-eweli aka na-eguzosi ike n’ihe,+ n’abụghị n’ọnụma+ na nrụrịta ụka.+