1 Timoti 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka nwaanyị na-amụta ihe n’ekwughị okwu, na-edo onwe ya n’okpuru ndị ikom n’ụzọ zuru ezu.+