1 Timoti 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abasirila okenye mba ike.+ Kama nke ahụ, na-arịọ ya arịrịọ dị ka nna gị, na-emeso ụmụ okorobịa dị ka ụmụnne gị ndị nwoke, 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:1 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2018, p. 11
5 Abasirila okenye mba ike.+ Kama nke ahụ, na-arịọ ya arịrịọ dị ka nna gị, na-emeso ụmụ okorobịa dị ka ụmụnne gị ndị nwoke,