1 Timoti 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ahụkwa, ọrụ ọma na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ a pụghịkwa ịnọgide na-ezochi ndị+ na-apụtaghị ìhè.