1 Timoti 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihu Chineke, onye na-echebe ihe niile ndụ, nakwa n’ihu Kraịst Jizọs, onye mere ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu Pọntiọs Paịlet+ dị ka onye àmà,+ ana m enye gị iwu+
13 N’ihu Chineke, onye na-echebe ihe niile ndụ, nakwa n’ihu Kraịst Jizọs, onye mere ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu Pọntiọs Paịlet+ dị ka onye àmà,+ ana m enye gị iwu+