Ndị Hibru 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ̀ bụ onye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m, ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị”?+
13 Ma ọ̀ bụ onye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m, ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị”?+