Ndị Hibru 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ N’ihi na ebe o doro ihe niile n’okpuru ya,+ ọ dịghị ihe ọ bụla Chineke n’edoghị ya n’okpuru ya.+ Ma, ugbu a, anyị ahụwabeghị ka ihe niile nọ n’okpuru ya;+
8 I doro ihe niile n’okpuru ụkwụ ya.”+ N’ihi na ebe o doro ihe niile n’okpuru ya,+ ọ dịghị ihe ọ bụla Chineke n’edoghị ya n’okpuru ya.+ Ma, ugbu a, anyị ahụwabeghị ka ihe niile nọ n’okpuru ya;+