Ndị Hibru 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+
11 N’ihi na ma onye na-edo ha nsọ ma ndị a na-edo nsọ+ sitechara n’otu onye,+ n’ihi nke a, ihere adịghị eme ya ịkpọ ha “ụmụnna,”+