Ndị Hibru 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+
4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+