Ndị Hibru 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Melkizedek nke a, eze Selem, bụ́ onye nchụàjà nke Chineke Onye Kasị Elu,+ onye zutere Ebreham ka o si n’igbu ndị eze na-alọta wee gọzie ya,+
7 N’ihi na Melkizedek nke a, eze Selem, bụ́ onye nchụàjà nke Chineke Onye Kasị Elu,+ onye zutere Ebreham ka o si n’igbu ndị eze na-alọta wee gọzie ya,+