Ndị Hibru 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 onye Ebreham kenyekwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+ Onye a bu ụzọ bụrụ “Eze nke Ezi Omume,” ma a sụgharịa ya, bụrụkwa eze Selem,+ ya bụ, “Eze Udo.”
2 onye Ebreham kenyekwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile.+ Onye a bu ụzọ bụrụ “Eze nke Ezi Omume,” ma a sụgharịa ya, bụrụkwa eze Selem,+ ya bụ, “Eze Udo.”