Ndị Hibru 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na nwoke ahụ a na-ekwu ihe ndị a banyere ya si n’ebo ọzọ,+ bụ́ ebe onye ọ bụla na-esibeghị jee ozi n’ebe ịchụàjà.+
13 N’ihi na nwoke ahụ a na-ekwu ihe ndị a banyere ya si n’ebo ọzọ,+ bụ́ ebe onye ọ bụla na-esibeghị jee ozi n’ebe ịchụàjà.+