Ndị Hibru 7:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na Iwu ahụ na-ahọpụta ndị ikom nwere adịghị ike+ ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà,+ ma ihe ahụ e ji ịṅụ iyi kwuo+ mgbe Iwu ahụ gasịrị họpụtara otu Ọkpara, bụ́ onye a na-eme ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi. Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:28 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 14
28 n’ihi na Iwu ahụ na-ahọpụta ndị ikom nwere adịghị ike+ ka ha bụrụ nnukwu ndị nchụàjà,+ ma ihe ahụ e ji ịṅụ iyi kwuo+ mgbe Iwu ahụ gasịrị họpụtara otu Ọkpara, bụ́ onye a na-eme ka o zuo okè+ ruo mgbe ebighị ebi.