Ndị Hibru 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ndị na-ekwu ihe ndị dị otú ahụ na-agba akaebe na ha na-achọsi ebe bụ́ nke ha ike.+