Ndị Hibru 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:22 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 28
22 Mgbe ọnwụ Josef na-eru nso, ọ bụ okwukwe ka o ji kwuo banyere ọpụpụ+ nke ụmụ Izrel; o nyekwara iwu banyere ọkpụkpụ ya.+