Ndị Hibru 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:29 Ụlọ Nche,4/15/2014, p. 12
29 Ọ bụ okwukwe ka ha ji gafee Oké Osimiri Uhie dị ka à ga-asị na ọ bụ n’ala akọrọ,+ ma mgbe ndị Ijipt nwara ịgafe ya, mmiri riri ha.+