1 Pita 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ezie na unu ahụghị ya, unu hụrụ ya n’anya.+ Ọ bụ ezie na unu adịghị ele ya anya ugbu a, ma unu nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, ya bụ, ọṅụ nke ọnụ na-apụghị ịkọwa, nke dịkwa ebube, 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:8 Ụlọ Nche,2/1/1997, p. 14-19
8 Ọ bụ ezie na unu ahụghị ya, unu hụrụ ya n’anya.+ Ọ bụ ezie na unu adịghị ele ya anya ugbu a, ma unu nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, ya bụ, ọṅụ nke ọnụ na-apụghị ịkọwa, nke dịkwa ebube,