1 Pita 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na a mụwo unu ọzọ+ site ná mkpụrụ na-enye ndụ,+ nke na-apụghị ire ure,+ ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure,+ site n’okwu+ Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na-adịru+ mgbe ebighị ebi. 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:23 Ụlọ Nche,4/1/2009, p. 33/15/1991, p. 22
23 N’ihi na a mụwo unu ọzọ+ site ná mkpụrụ na-enye ndụ,+ nke na-apụghị ire ure,+ ọ bụghị site na nke pụrụ ire ure,+ site n’okwu+ Chineke bụ́ onye dị ndụ ma na-adịru+ mgbe ebighị ebi.