1 Pita 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, ebe Kraịst tara ahụhụ n’anụ ahụ́,+ werekwanụ otu uche ahụ kee onwe unu dị ka ihe agha;+ n’ihi na onye taworo ahụhụ n’anụ ahụ́ ewepụwo aka ná mmehie,+
4 Ya mere, ebe Kraịst tara ahụhụ n’anụ ahụ́,+ werekwanụ otu uche ahụ kee onwe unu dị ka ihe agha;+ n’ihi na onye taworo ahụhụ n’anụ ahụ́ ewepụwo aka ná mmehie,+