2 Pita 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,9/1/1997, p. 17
16 ma nata ịdọ aka ná ntị maka mmebi o mebiri ihe ziri ezi.+ Ịnyịnya ibu nke na-adịghị ekwu okwu ji olu mmadụ kwuo okwu,+ wee gbochie omume onye ara nke onye amụma ahụ chọrọ ime.+