2 Pita 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:20 Ụlọ Nche,3/15/2006, p. 319/1/1997, p. 18
20 N’ezie, ọ bụrụ na mgbe ha gbapụsịrị ná mmerụ nke ụwa+ site n’ezi ihe ọmụma banyere Onyenwe anyị na Onye Nzọpụta anyị bụ́ Jizọs Kraịst, ha etinye aka ọzọ n’ihe ndị a, bụrụkwa ndị e meriri,+ ọnọdụ ha n’ikpeazụ adịwo njọ karịa ka ọ dị na mbụ.+