2 Pita 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu bu ụzọ mara ihe ndị a,+ kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu na ha site ná njehie nke ndị na-eleda iwu anya, unu ewee kwụsị iguzosi ike.+ 2 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:17 Ụlọ Nche,7/15/2010, p. 5-6, 7-811/15/2008, p. 226/1/1998, p. 69/1/1997, p. 24
17 Ya mere, ndị m hụrụ n’anya, ebe unu bu ụzọ mara ihe ndị a,+ kpacharanụ anya ka a ghara idufu unu na ha site ná njehie nke ndị na-eleda iwu anya, unu ewee kwụsị iguzosi ike.+