1 Jọn 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị m hụrụ n’anya, ihe m na-edetara unu abụghị iwu ọhụrụ, kama ọ bụ iwu ochie+ nke unu nụrụ site ná mmalite.+ Iwu ochie nke a bụ okwu ahụ unu nụrụ. 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:7 Ụlọ Nche,9/15/2013, p. 108/1/2011, p. 29-3012/15/2008, p. 27
7 Ndị m hụrụ n’anya, ihe m na-edetara unu abụghị iwu ọhụrụ, kama ọ bụ iwu ochie+ nke unu nụrụ site ná mmalite.+ Iwu ochie nke a bụ okwu ahụ unu nụrụ.