1 Jọn 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+ 1 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Ụlọ Nche,6/1/2015, p. 14
19 Ha si n’ebe anyị nọ pụọ, ma anyị na ha abụghị otu;+ n’ihi na a sị na anyị na ha bụ otu, ha gaara eso anyị nọrọ.+ Ma ha pụrụ ka e wee mee ka ọ pụta ìhè na anyị na mmadụ niile abụghị otu.+