1 Jọn 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+
15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+