1 Jọn 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla nke kweere na Jizọs bụ Kraịst bụ onye a mụrụ site na Chineke,+ onye ọ bụla nke hụrụ Chineke bụ́ nna n’anya hụrụ ụmụ Chineke n’anya.+
5 Onye ọ bụla nke kweere na Jizọs bụ Kraịst bụ onye a mụrụ site na Chineke,+ onye ọ bụla nke hụrụ Chineke bụ́ nna n’anya hụrụ ụmụ Chineke n’anya.+