3 Jọn 14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma m nwere olileanya ịhụ gị n’oge na-adịghị anya, anyị ga-ekwurịtakwa okwu ihu na ihu.+ Udo dịrị gị.+ Ndị enyi anyị na-ekele gị.+ Keleere m+ ndị enyi anyị n’otu n’otu. 3 Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14 Ụlọ Nche,12/15/2008, p. 29
14 Ma m nwere olileanya ịhụ gị n’oge na-adịghị anya, anyị ga-ekwurịtakwa okwu ihu na ihu.+ Udo dịrị gị.+ Ndị enyi anyị na-ekele gị.+ Keleere m+ ndị enyi anyị n’otu n’otu.