Jud 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+ Jud Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 28-29 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 121 Ụlọ Nche,2/15/2015, p. 66/15/1998, p. 23-246/1/1998, p. 17-182/1/1991, p. 17 Mmezu Mkpughe, p. 180-181
9 Ma mgbe Maịkel+ onyeisi ndị mmụọ ozi+ na Ekwensu sere okwu+ ma na-arụrịta ụka banyere ozu Mozis,+ ọ nwaghị anwa iji okwu ọjọọ maa Ekwensu ikpe,+ kama ọ sịrị: “Ka Jehova baara gị mba.”+
9 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 28-29 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 121 Ụlọ Nche,2/15/2015, p. 66/15/1998, p. 23-246/1/1998, p. 17-182/1/1991, p. 17 Mmezu Mkpughe, p. 180-181