12 Ndị a bụ nkume ndị zoro n’ala ala mmiri n’oriri ịhụnanya unu+ mgbe ha so unu na-eri oriri, ndị ọzụzụ atụrụ na-azụ onwe ha n’atụghị egwu;+ ígwé ojii nke mmiri na-adịghị,+ nke ifufe na-ebugharị;+ osisi ndị na-adịghị amị mkpụrụ n’oge ya, ebe ha nwụworo ugboro abụọ, ebe e fopụworo ha;+