5 nke sikwa n’aka Jizọs Kraịst, bụ́ “Onye Àmà Kwesịrị Ntụkwasị Obi,”+ “Onye e bu ụzọ mụọ site ná ndị nwụrụ anwụ,”+ na “Onye Na-achị ndị eze nke ụwa.”+
Ka ebube na ike dịrị onye ahụ nke hụrụ anyị n’anya,+ onye tọpụkwara anyị ná mmehie anyị site n’ọbara nke ya+—