Mkpughe 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nwere ntị,+ ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri emeri,+ ọnwụ nke abụọ agaghị emerụ ya ahụ́ ma ọlị.’+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Mmezu Mkpughe, p. 28-29, 38-39
11 Onye nwere ntị,+ ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri emeri,+ ọnwụ nke abụọ agaghị emerụ ya ahụ́ ma ọlị.’+