Mkpughe 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:18 Mmezu Mkpughe, p. 47-48 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 15-16
18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+