Mkpughe 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Otú ọ dị, ana m agwa ndị fọdụrụ n’ime unu nọ na Tayataịra, ndị niile na-enweghị ozizi a, ndị ahụ na-amataghị “ihe ndị miri emi nke Setan,”+ dị ka ha si ekwu: Anaghị m ebo unu ibu arọ ọ bụla ọzọ.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:24 Ụlọ Nche,9/15/2010, p. 275/15/2003, p. 16 Mmezu Mkpughe, p. 51-52
24 “‘Otú ọ dị, ana m agwa ndị fọdụrụ n’ime unu nọ na Tayataịra, ndị niile na-enweghị ozizi a, ndị ahụ na-amataghị “ihe ndị miri emi nke Setan,”+ dị ka ha si ekwu: Anaghị m ebo unu ibu arọ ọ bụla ọzọ.+