-
Mkpughe 3:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na ị jụghị oyi, i kpoghịkwa ọkụ. Ọ dị m ka ya bụrụ na ị jụrụ oyi ma ọ bụkwanụ na ị na-ekpo ọkụ.
-