Mkpughe 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m, ma, lee! ọnụ ụzọ e meghere emeghe n’eluigwe, olu mbụ m nụrụ na-ada ka opi.+ O wee gwa m okwu, sị: “Gbagote n’ebe a,+ m ga-egosi gị ihe ndị na-aghaghị ime.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Mmezu Mkpughe, p. 74
4 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m, ma, lee! ọnụ ụzọ e meghere emeghe n’eluigwe, olu mbụ m nụrụ na-ada ka opi.+ O wee gwa m okwu, sị: “Gbagote n’ebe a,+ m ga-egosi gị ihe ndị na-aghaghị ime.”+