6 M wee nụ otu olu nke dị ka à ga-asị na o si n’etiti+ ihe anọ ahụ dị ndụ.+ Olu ahụ sịrị: “A na-ere otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kwọt nke ọka wit otu mkpụrụ ego dinarịọs,+ a na-erekwa ihe ọ̀tụ̀tụ̀ kwọt atọ nke ọka bali otu mkpụrụ ego dinarịọs; emebikwala mmanụ oliv na mmanya.”+