Mkpughe 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka o si n’ọwụwa anyanwụ+ na-arịgo, o nwere akara nke Chineke dị ndụ;+ o wee jiri oké olu tikuo ndị mmụọ ozi anọ ahụ e nyere ikike imebi ụwa na oké osimiri, Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:2 Mmezu Mkpughe, p. 115
2 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka o si n’ọwụwa anyanwụ+ na-arịgo, o nwere akara nke Chineke dị ndụ;+ o wee jiri oké olu tikuo ndị mmụọ ozi anọ ahụ e nyere ikike imebi ụwa na oké osimiri,