Mkpughe 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị mmụọ ozi niile+ guzokwa ocheeze ahụ na ndị okenye ahụ+ na ihe anọ ahụ dị ndụ+ gburugburu, ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu ha n’ala n’ihu ocheeze ahụ ma kpọọrọ Chineke isiala,+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:11 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2021, p. 16 Mmezu Mkpughe, p. 124
11 Ndị mmụọ ozi niile+ guzokwa ocheeze ahụ na ndị okenye ahụ+ na ihe anọ ahụ dị ndụ+ gburugburu, ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu ha n’ala n’ihu ocheeze ahụ ma kpọọrọ Chineke isiala,+