Mkpughe 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Dragọn ahụ wee weso nwaanyị ahụ iwe,+ gaakwa ibuso ndị fọdụrụ n’ime mkpụrụ ya agha, bụ́ ndị na-edebe ihe Chineke nyere n’iwu, ndị nwekwara ọrụ ịgba àmà+ banyere Jizọs. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:17 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 5-6, 16 Mmezu Mkpughe, p. 11-12, 183, 185-186, 279
17 Dragọn ahụ wee weso nwaanyị ahụ iwe,+ gaakwa ibuso ndị fọdụrụ n’ime mkpụrụ ya agha, bụ́ ndị na-edebe ihe Chineke nyere n’iwu, ndị nwekwara ọrụ ịgba àmà+ banyere Jizọs.