Mkpughe 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:15 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 10 Mmezu Mkpughe, p. 194-196, 240-241
15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla.