Mkpughe 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee nụ ụda nke si n’eluigwe, dị ka ụda nke ọtụtụ mmiri,+ dịkwa ka ụda nke oké égbè eluigwe; ụda ahụ m nụrụ dịkwa ka nke ndị na-agụ egwú, bụ́ ndị ji ụbọ akwara+ na-abụ abụ mgbe ha na-akpọ ụbọ akwara ha. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:2 Mmezu Mkpughe, p. 200
2 M wee nụ ụda nke si n’eluigwe, dị ka ụda nke ọtụtụ mmiri,+ dịkwa ka ụda nke oké égbè eluigwe; ụda ahụ m nụrụ dịkwa ka nke ndị na-agụ egwú, bụ́ ndị ji ụbọ akwara+ na-abụ abụ mgbe ha na-akpọ ụbọ akwara ha.