Mkpughe 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ dị n’eluigwe+ pụta, ya onwe ya jikwa mma owuwe ihe ubi nke dị nkọ. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:17 Mmezu Mkpughe, p. 212
17 Mmụọ ozi ọzọ wee si n’ebe nsọ nke ụlọ nsọ ahụ dị n’eluigwe+ pụta, ya onwe ya jikwa mma owuwe ihe ubi nke dị nkọ.