-
Mkpughe 18:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 ngwá ahịa+ ha bụ́ ọlaedo na ọlaọcha na nkume dị oké ọnụ ahịa na nkume pel na ákwà linin ọma na ákwà odo odo na ákwà silk na ákwà uhie; na ihe ọ bụla bụ́ osisi na-esi ísì ụtọ na ụdị ihe ọ bụla e ji ọdụ́ mee, na ụdị ihe ọ bụla e ji osisi dị oké ọnụ ahịa mee, na ihe e ji ọla kọpa mee, na nke e ji ígwè mee, na nke e ji nkume mabụl mee;+
-